Izu-oke, ma-ọbụ nzọpụta zuru oke, na-abịa nanị site na Kraịst!
Izu-oke, ma-ọbụ nzọpụta zuru oke, na-abịa nanị site na Kraịst! Onye dere akwụkwọ Hibru gara n'ihu ịkọwa etu ọrụ nchụ aja Kraist si dị mma karịa nke ndị Livaị - “Ya mere, ọ bụrụ na izu oke ga-esi n'aka ndị Livaị [...]