Kedu ihe ma ọ bụ onye ka ị na-efe ofufe?
Kedu ihe ma ọ bụ onye ka ị na-efe ofufe? N’akwụkwọ ozi Pọl degaara ndị Rom, o dere banyere ikpe mmehie n’iru Chineke nke mmadụ niile - “N’ihi na e si n’eluigwe kpughee iwe Chineke megide asọpụrụghị Chineke. [...]